Aịzaya 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị eze niile ọzọ nke mba dị iche iche, ee, ha niile, ejiriwo ùgwù ha dinara ala, onye ọ bụla n’ili nke ya.+ Matiu 27:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 liekwa ya n’ili ncheta ọhụrụ ya,+ nke o gwuru n’oké nkume. Mgbe ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ, ọ lara.+
18 Ndị eze niile ọzọ nke mba dị iche iche, ee, ha niile, ejiriwo ùgwù ha dinara ala, onye ọ bụla n’ili nke ya.+
60 liekwa ya n’ili ncheta ọhụrụ ya,+ nke o gwuru n’oké nkume. Mgbe ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ, ọ lara.+