Mak 15:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ya mere, ọ zụrụ ákwà linin ọma ma budata ya, were ákwà linin ọma ahụ fụọ ya ma lie ya+ n’ili+ e gwuru n’oké nkume; o wee kwara otu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ.+ Luk 23:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 O wee budata+ ya ma fụchie ya ákwà linin ọma, o wee lie ya n’ili+ e gwuru n’oké nkume, nke ọ na-adịbeghị onye e liri na ya.+ Jọn 19:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 E nwere ubi dị n’ebe ahụ a kpọgidere ya n’osisi. N’ubi ahụ, e nwere otu ili ncheta ọhụrụ,+ bụ́ ebe a na-elitụbeghị onye ọ bụla.
46 Ya mere, ọ zụrụ ákwà linin ọma ma budata ya, were ákwà linin ọma ahụ fụọ ya ma lie ya+ n’ili+ e gwuru n’oké nkume; o wee kwara otu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ.+
53 O wee budata+ ya ma fụchie ya ákwà linin ọma, o wee lie ya n’ili+ e gwuru n’oké nkume, nke ọ na-adịbeghị onye e liri na ya.+
41 E nwere ubi dị n’ebe ahụ a kpọgidere ya n’osisi. N’ubi ahụ, e nwere otu ili ncheta ọhụrụ,+ bụ́ ebe a na-elitụbeghị onye ọ bụla.