Matiu 27:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 liekwa ya n’ili ncheta ọhụrụ ya,+ nke o gwuru n’oké nkume. Mgbe ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ, ọ lara.+ Luk 23:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 O wee budata+ ya ma fụchie ya ákwà linin ọma, o wee lie ya n’ili+ e gwuru n’oké nkume, nke ọ na-adịbeghị onye e liri na ya.+ Jọn 19:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ya mere, ha buuru ozu Jizọs wee kee ya ákwà ozu, teekwa ya ihe na-esi ísì ụtọ,+ dị nnọọ ka ndị Juu si akwadebe ozu a chọrọ ili eli.
60 liekwa ya n’ili ncheta ọhụrụ ya,+ nke o gwuru n’oké nkume. Mgbe ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ, ọ lara.+
53 O wee budata+ ya ma fụchie ya ákwà linin ọma, o wee lie ya n’ili+ e gwuru n’oké nkume, nke ọ na-adịbeghị onye e liri na ya.+
40 Ya mere, ha buuru ozu Jizọs wee kee ya ákwà ozu, teekwa ya ihe na-esi ísì ụtọ,+ dị nnọọ ka ndị Juu si akwadebe ozu a chọrọ ili eli.