Aịzaya 53:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ọ nwụrụ, ili ya ga-adị n’etiti ndị ajọ omume+ nakwa n’etiti ndị ọgaranya,+ n’agbanyeghị na o meghị ihe ike ọ bụla,+ aghụghọ adịghịkwa ya n’ọnụ.+ Ọrụ Ndịozi 13:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe ha mezuru ihe niile e dere banyere ya,+ ha si n’elu osisi budata+ ya ma lie ya n’ili ncheta.+
9 Mgbe ọ nwụrụ, ili ya ga-adị n’etiti ndị ajọ omume+ nakwa n’etiti ndị ọgaranya,+ n’agbanyeghị na o meghị ihe ike ọ bụla,+ aghụghọ adịghịkwa ya n’ọnụ.+
29 Mgbe ha mezuru ihe niile e dere banyere ya,+ ha si n’elu osisi budata+ ya ma lie ya n’ili ncheta.+