Ọrụ Ndịozi 13:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe ha mezuru ihe niile e dere banyere ya,+ ha si n’elu osisi budata+ ya ma lie ya n’ili ncheta.+
29 Mgbe ha mezuru ihe niile e dere banyere ya,+ ha si n’elu osisi budata+ ya ma lie ya n’ili ncheta.+