Ezikiel 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụkwa oké osisi ndị si na Beshan ka ha ji rụọ ụmara e ji akwọ gị. Ha ji ọdụ́ a kwụnyere n’osisi saịpres nke si n’agwaetiti Kitim+ rụọ ihu gị. Daniel 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ụgbọ mmiri Kitim+ ga-ebuso ya agha, ọ ga-enwekwa mwute. “Ọ ga-alaghachi wee weso ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ oké iwe,+ ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè; ọ ga-alaghachikwa chee ihu n’ebe ndị hapụrụ ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ nọ.
6 Ọ bụkwa oké osisi ndị si na Beshan ka ha ji rụọ ụmara e ji akwọ gị. Ha ji ọdụ́ a kwụnyere n’osisi saịpres nke si n’agwaetiti Kitim+ rụọ ihu gị.
30 Ụgbọ mmiri Kitim+ ga-ebuso ya agha, ọ ga-enwekwa mwute. “Ọ ga-alaghachi wee weso ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ oké iwe,+ ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè; ọ ga-alaghachikwa chee ihu n’ebe ndị hapụrụ ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ nọ.