Abụ Ọma 59:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma mụ onwe m ga-abụ abụ banyere ike gị,+M ga-ejikwa ọṅụ kọọ banyere obiọma gị n’ụtụtụ.+N’ihi na ị bụụrụ m ebe dị elu e wusiri ike+Nakwa ebe m ga-agbaba n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+
16 Ma mụ onwe m ga-abụ abụ banyere ike gị,+M ga-ejikwa ọṅụ kọọ banyere obiọma gị n’ụtụtụ.+N’ihi na ị bụụrụ m ebe dị elu e wusiri ike+Nakwa ebe m ga-agbaba n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+