Diuterọnọmi 28:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ị ga-aghọkwa ihe ijuanya,+ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile Jehova ga-achụga gị. Abụ Ọma 44:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 I mewo ka anyị bụrụ ihe e ji atụ ilu n’etiti mba niile,+Ihe a na-efufere isi n’etiti mba dị iche iche.+
37 Ị ga-aghọkwa ihe ijuanya,+ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile Jehova ga-achụga gị.
14 I mewo ka anyị bụrụ ihe e ji atụ ilu n’etiti mba niile,+Ihe a na-efufere isi n’etiti mba dị iche iche.+