Abụ Ọma 48:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 I ji ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka ụgbọ mmiri niile nke Tashish kpuo.+ Jeremaya 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, m ga-achụsasị ha+ dị ka ahịhịa ọka nke ifufe si n’ala ịkpa fesasịrị.+