1 Ndị Eze 22:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Jehọshafat rụrụ ụgbọ mmiri Tashish+ ka ha gaa Ofa bute ọlaedo; ma ha agaghị, n’ihi na ụgbọ mmiri ndị ahụ kpuru n’Iziọn-giba.+ Aịzaya 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ọ ga-abịakwasịkwa ụgbọ mmiri niile nke Tashish+ na ụgbọ epeepe niile a na-achọsi ike. Jeremaya 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-achụsasị ha n’ihu ndị iro ha dị ka ebe ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ fesasịrị ihe.+ M ga-agbakụta ha azụ, agaghị m eche ihu+ n’ebe ha nọ n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ha.” Ezikiel 27:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘“Ọ bụ ná nnukwu mmiri ka ndị na-akwọ gị kwọrutere gị.+ Ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ etikawo gị n’etiti oké osimiri.+
48 Jehọshafat rụrụ ụgbọ mmiri Tashish+ ka ha gaa Ofa bute ọlaedo; ma ha agaghị, n’ihi na ụgbọ mmiri ndị ahụ kpuru n’Iziọn-giba.+
17 M ga-achụsasị ha n’ihu ndị iro ha dị ka ebe ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ fesasịrị ihe.+ M ga-agbakụta ha azụ, agaghị m eche ihu+ n’ebe ha nọ n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ha.”
26 “‘“Ọ bụ ná nnukwu mmiri ka ndị na-akwọ gị kwọrutere gị.+ Ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ etikawo gị n’etiti oké osimiri.+