1 Ndị Eze 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E nwekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị Eze Sọlọmọn rụrụ n’Iziọn-giba,+ bụ́ nke dị n’akụkụ Ilọt,+ n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’ala Idọm.+ 2 Ihe E Mere 20:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Otú ọ dị, Elịiza nwa Dodavahu bụ́ onye Marisha buru amụma megide Jehọshafat, sị: “Ebe ọ bụ na gị na Ehazaya+ ejikọwo aka, Jehova ga-ala ihe ị rụrụ n’iyi.”+ Ụgbọ mmiri ndị ahụ wee kpuo,+ ha enweghịkwa ike ịga Tashish.+
26 E nwekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị Eze Sọlọmọn rụrụ n’Iziọn-giba,+ bụ́ nke dị n’akụkụ Ilọt,+ n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’ala Idọm.+
37 Otú ọ dị, Elịiza nwa Dodavahu bụ́ onye Marisha buru amụma megide Jehọshafat, sị: “Ebe ọ bụ na gị na Ehazaya+ ejikọwo aka, Jehova ga-ala ihe ị rụrụ n’iyi.”+ Ụgbọ mmiri ndị ahụ wee kpuo,+ ha enweghịkwa ike ịga Tashish.+