Abụ Ọma 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ihere mee ndị na-achụ nta mkpụrụ obi m, ka e mechuokwa ha ihu.+Ka e mee ka ndị na-eme atụmatụ ka ọdachi dakwasị m laghachi azụ, ka ihere meekwa ha.+ Abụ Ọma 59:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Gị onwe gị, Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ Chineke Izrel.+Teta chee ihu gị n’ebe mba niile nọ.+Emerela ndị ọjọọ ọ bụla na-arara mmadụ nye amara.+ Sila. Abụ Ọma 109:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka Jehova cheta njehie nna nna ya hà,+Ka a ghara ihichapụ+ mmehie nne ya.+
4 Ka ihere mee ndị na-achụ nta mkpụrụ obi m, ka e mechuokwa ha ihu.+Ka e mee ka ndị na-eme atụmatụ ka ọdachi dakwasị m laghachi azụ, ka ihere meekwa ha.+
5 Gị onwe gị, Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ Chineke Izrel.+Teta chee ihu gị n’ebe mba niile nọ.+Emerela ndị ọjọọ ọ bụla na-arara mmadụ nye amara.+ Sila.