Jeremaya 7:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “‘Ya mere, lee! oge na-abịa,’ ka Jehova kwuru, ‘mgbe a na-agakwaghị asị na ọ bụ Tofet na ndagwurugwu nwa Hinọm, kama a ga-asị na ọ bụ ndagwurugwu igbu mmadụ;+ a ga na-eli ozu na Tofet, ruo mgbe a ga na-achọ ebe ili ozu achọ.+
32 “‘Ya mere, lee! oge na-abịa,’ ka Jehova kwuru, ‘mgbe a na-agakwaghị asị na ọ bụ Tofet na ndagwurugwu nwa Hinọm, kama a ga-asị na ọ bụ ndagwurugwu igbu mmadụ;+ a ga na-eli ozu na Tofet, ruo mgbe a ga na-achọ ebe ili ozu achọ.+