Jeremaya 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụ na-akpata nkụ, ndị nna ana-emenwu ọkụ, ndị nwunye ana-agwọ ntụ ọka* iji mee achịcha e ji achụrụ ‘eze nwaanyị nke eluigwe’ àjà;+ ha na-awụsakwara chi ọzọ dị iche iche àjà ihe ọṅụṅụ+ iji kpasuo m iwe.+
18 Ụmụ na-akpata nkụ, ndị nna ana-emenwu ọkụ, ndị nwunye ana-agwọ ntụ ọka* iji mee achịcha e ji achụrụ ‘eze nwaanyị nke eluigwe’ àjà;+ ha na-awụsakwara chi ọzọ dị iche iche àjà ihe ọṅụṅụ+ iji kpasuo m iwe.+