Diuterọnọmi 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha ga-asịkwa, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ+ Jehova bụ́ Chineke nke ndị nna nna ha, bụ́ nke ya na ha gbara mgbe ọ kpọpụtara ha n’ala Ijipt.+ Jeremaya 31:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 ọ bụghị ụdị ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’ala Ijipt kpọpụta ha,+ ‘bụ́ ọgbụgba ndụ m nke ha onwe ha mebiri,+ ọ bụ ezie na m bụ di nwe+ ha,’ ka Jehova kwuru.”
25 Ha ga-asịkwa, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ+ Jehova bụ́ Chineke nke ndị nna nna ha, bụ́ nke ya na ha gbara mgbe ọ kpọpụtara ha n’ala Ijipt.+
32 ọ bụghị ụdị ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’ala Ijipt kpọpụta ha,+ ‘bụ́ ọgbụgba ndụ m nke ha onwe ha mebiri,+ ọ bụ ezie na m bụ di nwe+ ha,’ ka Jehova kwuru.”