8 Ndị fọdụrụ n’ụlọ Jekọb ga-adị n’etiti mba dị iche iche, n’etiti ọtụtụ ndị, dị ka ọdụm nke nọ n’etiti anụ ọhịa, ha ga-adịkwa ka nwa ọdụm tojuru etoju nke nọ n’etiti ìgwè atụrụ, nke ọ na-abụ ọ na-agafe, ya ana-azọpịa ma na-adọri anụ;+ e nweghịkwa onye nnapụta ọ bụla.