-
Maịka 5:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 N’anya mba dị iche iche
Nakwa n’anya ọtụtụ ndị, ndị fọdụrụ n’ezinụlọ Jekọb
Ga-adị ka ọdụm nke nọ ebe anụ ọhịa ndị ọzọ nọ.
Ha ga-adịkwa ka ọdụm nọ ebe ìgwè atụrụ nọ,
Nke ọ na-abụ ọ na-agafe, ya ana-azọpịa ma na-adọri anụ ndị ọzọ.
E nweghịkwa onye na-anapụta ha.
-