Jeremaya 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Biko, jirinụ ọnụ unu jụọ ajụjụ n’etiti mba dị iche iche. Ònye nụtụworo ụdị ihe ndị a? E nwere ihe jọgburu onwe ya nke nwa agbọghọ na-amaghị nwoke bụ́ Izrel mebigaworo ókè.+
13 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Biko, jirinụ ọnụ unu jụọ ajụjụ n’etiti mba dị iche iche. Ònye nụtụworo ụdị ihe ndị a? E nwere ihe jọgburu onwe ya nke nwa agbọghọ na-amaghị nwoke bụ́ Izrel mebigaworo ókè.+