Ọpụpụ 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, ha niile ji otu olu zaa, sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru.”+ Ozugbo ahụ, Mozis gaghachiri gwa Jehova ihe ha kwuru.+ 1 Ihe E Mere 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị a bụ ndị ọbụ abụ,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị n’ụlọ iri ihe,+ bụ́ ndị a na-ekenyeghị ọrụ ọzọ;+ n’ihi na ha kwesịrị ịnọ n’ọrụ ha ma n’ehihie ma n’abalị.+
8 E mesịa, ha niile ji otu olu zaa, sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru.”+ Ozugbo ahụ, Mozis gaghachiri gwa Jehova ihe ha kwuru.+
33 Ndị a bụ ndị ọbụ abụ,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị n’ụlọ iri ihe,+ bụ́ ndị a na-ekenyeghị ọrụ ọzọ;+ n’ihi na ha kwesịrị ịnọ n’ọrụ ha ma n’ehihie ma n’abalị.+