Jeremaya 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma mụ onwe m kụrụ gị dị ka ezi mkpụrụ vaịn uhie,+ ọ bụ naanị ezi mkpụrụ vaịn. Oleezi otú i si gbanwee n’ebe m nọ wee ghọọ alaka mebiri emebi nke osisi vaịn si ebe ọzọ?’+ Jeremaya 2:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Gịnị mere i ji were ịgbanwe ụzọ gị dị ka obere ihe?+ Ihere Ijipt ga-emekwa gị,+ dị nnọọ ka ihere Asiria mere gị.+
21 Ma mụ onwe m kụrụ gị dị ka ezi mkpụrụ vaịn uhie,+ ọ bụ naanị ezi mkpụrụ vaịn. Oleezi otú i si gbanwee n’ebe m nọ wee ghọọ alaka mebiri emebi nke osisi vaịn si ebe ọzọ?’+
36 Gịnị mere i ji were ịgbanwe ụzọ gị dị ka obere ihe?+ Ihere Ijipt ga-emekwa gị,+ dị nnọọ ka ihere Asiria mere gị.+