Jeremaya 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe ọ bụ na unu nọ na-eme ihe ndị a,’ ka Jehova kwuru, ‘mụ onwe m wee na-agwa unu okwu, na-ebili n’isi ụtụtụ na-agwa unu okwu,+ ma unu egeghị ntị,+ m nọkwa na-akpọ unu òkù, ma unu azaghị,+ Jeremaya 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 n’ihi na ha egeghị ntị n’okwu m,’ ka Jehova kwuru, ‘bụ́ nke m gwara ha site n’ọnụ ndị ohu m bụ́ ndị amụma m, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha.’+ “‘Ma unu egeghị ntị,’+ ka Jehova kwuru. Jeremaya 44:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee na-ezitere unu ndị ohu m niile bụ́ ndị amụma, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha,+ na-asị: “Biko, unu emela ụdị ihe arụ a m kpọrọ asị.”+
13 Ebe ọ bụ na unu nọ na-eme ihe ndị a,’ ka Jehova kwuru, ‘mụ onwe m wee na-agwa unu okwu, na-ebili n’isi ụtụtụ na-agwa unu okwu,+ ma unu egeghị ntị,+ m nọkwa na-akpọ unu òkù, ma unu azaghị,+
19 n’ihi na ha egeghị ntị n’okwu m,’ ka Jehova kwuru, ‘bụ́ nke m gwara ha site n’ọnụ ndị ohu m bụ́ ndị amụma m, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha.’+ “‘Ma unu egeghị ntị,’+ ka Jehova kwuru.
4 M wee na-ezitere unu ndị ohu m niile bụ́ ndị amụma, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha,+ na-asị: “Biko, unu emela ụdị ihe arụ a m kpọrọ asị.”+