2 Ndị Eze 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ụbọchị ya, Nebukadneza+ eze Babịlọn gbagotere, Jehoyakim wee bụrụ onye na-ejere ya ozi+ ruo afọ atọ. Otú ọ dị, ọ tụgharịrị wee nupụrụ ya isi.
24 N’ụbọchị ya, Nebukadneza+ eze Babịlọn gbagotere, Jehoyakim wee bụrụ onye na-ejere ya ozi+ ruo afọ atọ. Otú ọ dị, ọ tụgharịrị wee nupụrụ ya isi.