Aịzaya 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Aịzaya 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe ebi ogwu ga-ebi nakwa ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị jupụtara. M ga-ejikwa ázị́zà nke ịla n’iyi zaa ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+
23 “M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe ebi ogwu ga-ebi nakwa ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị jupụtara. M ga-ejikwa ázị́zà nke ịla n’iyi zaa ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.