1 Ndị Eze 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Egwu wee tụwa ya. O wee bilie gbapụ n’ihi mkpụrụ obi+ ya wee bịarute Bia-shiba+ nke Juda.+ O wee hapụ onye na-ejere ya ozi n’ebe ahụ. Ilu 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ịtụ mmadụ egwu na-eweta ọnyà,+ ma a ga-echebe onye tụkwasịrị Jehova obi.+ Matiu 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu atụkwala egwu+ ndị na-egbu ahụ́ ma ha enweghị ike igbu mkpụrụ obi; kama na-atụnụ egwu+ onye ahụ nke pụrụ ibibi ma mkpụrụ obi ma ahụ́ n’ime Gehena.*+
3 Egwu wee tụwa ya. O wee bilie gbapụ n’ihi mkpụrụ obi+ ya wee bịarute Bia-shiba+ nke Juda.+ O wee hapụ onye na-ejere ya ozi n’ebe ahụ.
28 Unu atụkwala egwu+ ndị na-egbu ahụ́ ma ha enweghị ike igbu mkpụrụ obi; kama na-atụnụ egwu+ onye ahụ nke pụrụ ibibi ma mkpụrụ obi ma ahụ́ n’ime Gehena.*+