4 Ka ihere mee gị, Saịdọn;+ n’ihi na oké osimiri, gị ebe e wusiri ike nke oké osimiri, ekwuwo, sị: “Ime emetụbeghị m, amụtụbeghị m nwa, nke m ji azụlite ụmụ okorobịa, azuliteghịkwa m ụmụ agbọghọ.”+
4 “Oleekwa ihe jikọrọ mụ na unu, Taya na Saịdọn+ na unu ógbè niile nke Filistia?+ Ọ̀ bụ mmeso a ka unu ji na-akwụ m ụgwọ? Ọ bụrụkwa otú a ka unu na-emeso m, m ga-akwụ unu ụgwọ mmeso unu ngwa ngwa, n’egbughị oge.+