Aịzaya 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ sịkwara: “Ị gakwaghị aṅụrị ọṅụ ọzọ,+ gị onye a na-emegbu emegbu, ada Saịdọn na-amaghị nwoke.+ Bilie gafee na Kitim.+ Ahụ́ agaghị ezu gị ike ọbụna n’ebe ahụ.” Zekaraya 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ọ bụkwa megide Hemat,+ nke ya na ya gbara ókè, megide Taya+ na Saịdọn,+ n’ihi na ọ maara ihe nke ukwuu.+
12 Ọ sịkwara: “Ị gakwaghị aṅụrị ọṅụ ọzọ,+ gị onye a na-emegbu emegbu, ada Saịdọn na-amaghị nwoke.+ Bilie gafee na Kitim.+ Ahụ́ agaghị ezu gị ike ọbụna n’ebe ahụ.”
2 ọ bụkwa megide Hemat,+ nke ya na ya gbara ókè, megide Taya+ na Saịdọn,+ n’ihi na ọ maara ihe nke ukwuu.+