2 Ihe E Mere 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ kpụkwaara ndị mma agha gbufọrọ laa Babịlọn.+ Ha wee bụrụ ndị na-ejere ya na ụmụ ya ozi+ ruo mgbe alaeze Peshia+ malitere ịchị; Jeremaya 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ala a dum ga-aghọ ebe a lara n’iyi na ihe ijuanya, mba ndị a ga-ejere eze Babịlọn ozi ruo afọ iri asaa.”’+
20 Ọ kpụkwaara ndị mma agha gbufọrọ laa Babịlọn.+ Ha wee bụrụ ndị na-ejere ya na ụmụ ya ozi+ ruo mgbe alaeze Peshia+ malitere ịchị;
11 Ala a dum ga-aghọ ebe a lara n’iyi na ihe ijuanya, mba ndị a ga-ejere eze Babịlọn ozi ruo afọ iri asaa.”’+