2 Ihe E Mere 36:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala+ n’ihu Jeremaya+ onye amụma,+ bụ́ onye kwuru okwu dị ka Jehova nyere n’iwu.
12 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala+ n’ihu Jeremaya+ onye amụma,+ bụ́ onye kwuru okwu dị ka Jehova nyere n’iwu.