5 Akpọrọla ha isiala, ekwekwala ka a rata gị ife ha ofufe,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke gị bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ onye na-enye ndị bụ́ ụmụ ntaramahụhụ maka njehie nna ha, na-enyekwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ, ma ọ bụrụ ndị kpọrọ m asị;+
7 onye na-eme ka obiọma ya ruoro ọtụtụ puku ọgbọ,+ na-agbaghara njehie na mmebi iwu na mmehie,+ ma ọ gaghị anwa anwa hapụ inye ntaramahụhụ,+ ọ na-enye ndị bụ́ ụmụ ntaramahụhụ maka njehie nna ha, na-enyekwa ụmụ ụmụ ha, na-enyekwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ.”+
6 Ma gị onwe gị, Pash-họ, na ndị niile bi n’ụlọ gị, a ga-adọrọ unu n’agha;+ ị ga-aga Babịlọn, ọ bụ n’ebe ahụ ka ị ga-anwụ, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka a ga-eli gị na ndị niile hụrụ gị n’anya,+ n’ihi na i buworo ha amụma ụgha.’”+