Diuterọnọmi 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 nakwa n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe ị hụrụ otú Jehova bụ́ Chineke gị si kuru gị+ dị ka nwoke si eku nwa ya, n’ebe niile unu jegharịrị ruo mgbe unu bịarutere ebe a.’+
31 nakwa n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe ị hụrụ otú Jehova bụ́ Chineke gị si kuru gị+ dị ka nwoke si eku nwa ya, n’ebe niile unu jegharịrị ruo mgbe unu bịarutere ebe a.’+