Abụ Ọma 105:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha mere ka ha hụ ihe ịrịba ama ya,+Rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’ala Ham.+ Abụ Ọma 106:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee baara Oké Osimiri Uhie mba, o wee takọọ;+O wee mee ka ha jiri ụkwụ si n’etiti ogbu mmiri ahụ gafere dị ka à ga-asị na ọ bụ ala ịkpa;+
9 O wee baara Oké Osimiri Uhie mba, o wee takọọ;+O wee mee ka ha jiri ụkwụ si n’etiti ogbu mmiri ahụ gafere dị ka à ga-asị na ọ bụ ala ịkpa;+