Jeremaya 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụrụ na unu egbuo ndị agha niile nke ndị Kaldia, bụ́ ndị na-ebuso unu agha,+ ndị fọdụrụ n’ime ha abụrụ naanị ndị e merụrụ ahụ́ nke ukwuu,+ onye ọ bụla n’ime ha ga-esi n’ụlọikwuu ya bilie gbaa obodo a ọkụ.”’”
10 N’ihi na ọ bụrụ na unu egbuo ndị agha niile nke ndị Kaldia, bụ́ ndị na-ebuso unu agha,+ ndị fọdụrụ n’ime ha abụrụ naanị ndị e merụrụ ahụ́ nke ukwuu,+ onye ọ bụla n’ime ha ga-esi n’ụlọikwuu ya bilie gbaa obodo a ọkụ.”’”