Jeremaya 37:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụrụgodị na unu egbuo ndị agha ndị Kaldia niile na-alụso unu agha, ya abụrụkwa na ndị fọdụrụ n’ime ha bụ naanị ndị e merụrụ ahụ́, ha ga-esikwa n’ụlọikwuu ha pụta gbaa obodo a ọkụ.”’”+
10 Ọ bụrụgodị na unu egbuo ndị agha ndị Kaldia niile na-alụso unu agha, ya abụrụkwa na ndị fọdụrụ n’ime ha bụ naanị ndị e merụrụ ahụ́, ha ga-esikwa n’ụlọikwuu ha pụta gbaa obodo a ọkụ.”’”+