43 A ga-azụkwa ala n’ala a+ nke unu ga na-ekwu banyere ya, sị: “Ọ bụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị. E nyefewo ya n’aka ndị Kaldia.”’+
62 Kwuo, sị, ‘Jehova, gị onwe gị ekwuwo okwu megide ebe a, iji bibie ya ka a ghara inwe onye ga-ebi n’ime ya,+ ma mmadụ ma anụ ụlọ, kama ka ọ ghọọ naanị ebe tọgbọrọ n’efu ruo mgbe ebighị ebi.’