Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 13:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 A gakwaghị ebi n’ime ya ebi,+ ọ gaghịkwa enwe ebe obibi malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Onye Arab agaghị ama ụlọikwuu ya n’ebe ahụ, ọ dịghịkwa ndị ọzụzụ atụrụ ga-eme ka atụrụ ha makpuru n’ebe ahụ.

  • Aịzaya 14:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 “M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe ebi ogwu ga-ebi nakwa ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị jupụtara. M ga-ejikwa ázị́zà nke ịla n’iyi zaa ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.

  • Jeremaya 50:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 N’ihi na otu mba esiwo n’ebe ugwu bịa buso ya agha.+ Ọ bụ mba ahụ mere ka ala ya bụrụ ihe ijuanya, nke mere na ọ dịghị onye bi n’ime ya.+ Ma mmadụ ma anụ ụlọ agbalagawo.+ Ha agbafuola.”+

  • Jeremaya 50:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Ya mere, anụ ọhịa ndị bi n’ebe mmiri na-adịghị na anụ ndị na-agbọ ụja ga-ebi, enyí nnụnụ ga-ebikwa na ya;+ mmadụ agaghị ebi n’ime ya ọzọ, ọ gaghịkwa adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.”+

  • Jeremaya 51:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 Ka ụwa maa jijiji, nọrọkwa n’oké ihe mgbu,+ n’ihi na Jehova echewo echiche ime Babịlọn ihe, ime ka ala Babịlọn bụrụ ihe ijuanya, n’enweghị onye ga-ebi n’ime ya.+

  • Jeremaya 51:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 Babịlọn ga-aghọ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa,+ ihe ijuanya na ihe a na-afụrụ mkpọrọhịhị, n’enweghị onye bi ya.+

  • Mkpughe 18:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 ìhè oriọna agakwaghị enwu n’ime gị ọzọ ma ọlị, a gakwaghị anụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na nke nwaanyị a na-alụ ọhụrụ n’ime gị ọzọ;+ n’ihi na ndị ahịa gị+ bụ ndị nọ n’ọkwá ukwu+ n’ụwa, n’ihi na e ji mgbaasị+ ị na-eme duhie mba niile.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya