2 Ihe E Mere 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee ruo n’ụbọchị ndị sochirinụ, ya bụ, mgbe afọ abụọ zuru ezu gwụchara, na eriri afọ ya+ wụpụtara mgbe ọ na-arịa ọrịa ahụ, o wee nwụọ n’ọrịa ọjọọ ya; ndị ya esureghị ihe nsure ọkụ maka ya dị ka e sureere+ nna nna ya hà.
19 O wee ruo n’ụbọchị ndị sochirinụ, ya bụ, mgbe afọ abụọ zuru ezu gwụchara, na eriri afọ ya+ wụpụtara mgbe ọ na-arịa ọrịa ahụ, o wee nwụọ n’ọrịa ọjọọ ya; ndị ya esureghị ihe nsure ọkụ maka ya dị ka e sureere+ nna nna ya hà.