14 Ha wee lie ya ná nnukwu ili+ o gwuuru onwe ya n’Obodo Devid;+ ha wee nyiwe ya n’ihe ndina nke jupụtara ná mmanụ bọlsọm+ na ụdị mmanụ otite+ dị iche iche ndị a gwara n’ụdị pụrụ iche.+ Ha surekwaara ya ihe nsure ọkụ dị ukwuu+ maka olili ya.
5 Ị ga-anwụ n’udo;+ a ga-esurere gị ihe nsure ọkụ dị ka e sureere nna nna gị hà, bụ́ ndị eze bu gị ụzọ,+ ihe nsure ọkụ,+ a ga-akwakwara gị ákwá arịrị,+ sị, ‘Ewoo, nna anyị ukwu!’+ n’ihi na ‘mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Jehova kwuru.”’”’”