Abụ Ákwá 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E jidewo ume anyị na-eku,+ bụ́ onye Jehova tere mmanụ,+ ná nnukwu olulu ha,+Onye anyị kwuru banyere ya, sị: “Na ndò ya+ ka anyị ga-ebi n’etiti mba dị iche iche.”+ Maịka 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ụbọchị ahụ, a ga-eji unu tụọ ilu,+ kwaakwara unu ákwá arịrị.+ A ga-asị: “E bukọrọwo ihe anyị!+ Ala ndị ala anyị ketara ka o nyere ndị ọzọ.+ Lee ka o si napụ anyị ya! O nyere onye na-ekwesịghị ntụkwasị obi ubi anyị.”
20 E jidewo ume anyị na-eku,+ bụ́ onye Jehova tere mmanụ,+ ná nnukwu olulu ha,+Onye anyị kwuru banyere ya, sị: “Na ndò ya+ ka anyị ga-ebi n’etiti mba dị iche iche.”+
4 N’ụbọchị ahụ, a ga-eji unu tụọ ilu,+ kwaakwara unu ákwá arịrị.+ A ga-asị: “E bukọrọwo ihe anyị!+ Ala ndị ala anyị ketara ka o nyere ndị ọzọ.+ Lee ka o si napụ anyị ya! O nyere onye na-ekwesịghị ntụkwasị obi ubi anyị.”