Luk 23:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 ha wee laghachi ịga kwadebe ihe na-esi ísì ụtọ na mmanụ na-esi ísì ụtọ.+ Ma, otú ọ dị, ha zuru ike+ n’ụbọchị izu ike dị ka e nyere n’iwu. Jọn 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, Jizọs sịrị: “Hapụnụ ya, ka o mee ihe a maka ụbọchị olili m.+
56 ha wee laghachi ịga kwadebe ihe na-esi ísì ụtọ na mmanụ na-esi ísì ụtọ.+ Ma, otú ọ dị, ha zuru ike+ n’ụbọchị izu ike dị ka e nyere n’iwu.