Jeremaya 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ‘Ha agaghị akwara ya ákwá arịrị, sị: “Ewoo, nwanne m nwoke! Ewoo, nwanne m nwaanyị!” Ha agaghị akwara ya ákwá arịrị, sị: “Ewoo, nna m ukwu! Ewoo, ùgwù ya!”+
18 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ‘Ha agaghị akwara ya ákwá arịrị, sị: “Ewoo, nwanne m nwoke! Ewoo, nwanne m nwaanyị!” Ha agaghị akwara ya ákwá arịrị, sị: “Ewoo, nna m ukwu! Ewoo, ùgwù ya!”+