34 Fero Niko mekwara Elayakim+ nwa Josaya eze n’ọnọdụ Josaya nna ya ma gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Jehoyakim. Ọ kpọkwaara Jehoahaz wee kpọta ya n’Ijipt, bụ́ ebe o mesịrị nwụọ.+
4 Eze+ Ijipt mekwara Elayakim+ nwanne ya nwoke eze Juda na Jeruselem ma gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Jehoyakim. Ma Niko+ kpọọrọ Jehoahaz nwanne ya nwoke kpọta Ijipt.+