2 Ndị Eze 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ụbọchị ya, Fero Niko+ eze Ijipt gbagotere wee bịakwute eze Asiria n’akụkụ osimiri Yufretis,+ Eze Josaya wee gaa izute ya;+ ma o gburu Josaya+ na Megido+ ngwa ngwa ọ hụrụ ya. Jeremaya 46:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda:
29 N’ụbọchị ya, Fero Niko+ eze Ijipt gbagotere wee bịakwute eze Asiria n’akụkụ osimiri Yufretis,+ Eze Josaya wee gaa izute ya;+ ma o gburu Josaya+ na Megido+ ngwa ngwa ọ hụrụ ya.
2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda: