Jeremaya 34:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị ga-anwụ n’udo.+ Ndị gị ga-amụrụ gị insens* otú ha mụụrụ nna nna gị hà, bụ́ ndị eze bu gị ụzọ. Ha ga-erukwara gị uju, sị, ‘Ewoo, nna anyị ukwu!’ n’ihi na ‘ekwuola m ya.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”’”’”
5 Ị ga-anwụ n’udo.+ Ndị gị ga-amụrụ gị insens* otú ha mụụrụ nna nna gị hà, bụ́ ndị eze bu gị ụzọ. Ha ga-erukwara gị uju, sị, ‘Ewoo, nna anyị ukwu!’ n’ihi na ‘ekwuola m ya.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”’”’”