Jeremaya 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-anwụ n’udo;+ a ga-esurere gị ihe nsure ọkụ dị ka e sureere nna nna gị hà, bụ́ ndị eze bu gị ụzọ,+ ihe nsure ọkụ,+ a ga-akwakwara gị ákwá arịrị,+ sị, ‘Ewoo, nna anyị ukwu!’+ n’ihi na ‘mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Jehova kwuru.”’”’”
5 Ị ga-anwụ n’udo;+ a ga-esurere gị ihe nsure ọkụ dị ka e sureere nna nna gị hà, bụ́ ndị eze bu gị ụzọ,+ ihe nsure ọkụ,+ a ga-akwakwara gị ákwá arịrị,+ sị, ‘Ewoo, nna anyị ukwu!’+ n’ihi na ‘mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Jehova kwuru.”’”’”