2 Ndị Eze 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna+ agha; n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish+ pụọ. Maịka 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Kegide ìgwè ịnyịnya n’ụgbọ, gị nwaanyị nke bi na Lekish.+ Ọ bụụrụ ada bụ́ Zayọn mmalite mmehie,+ n’ihi na ọ bụ n’ime gị ka a hụrụ nnupụisi Izrel.+
8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna+ agha; n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish+ pụọ.
13 Kegide ìgwè ịnyịnya n’ụgbọ, gị nwaanyị nke bi na Lekish.+ Ọ bụụrụ ada bụ́ Zayọn mmalite mmehie,+ n’ihi na ọ bụ n’ime gị ka a hụrụ nnupụisi Izrel.+