Levitikọs 25:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 N’ihi na ha bụ ndị ohu m, ndị m kpọpụtara n’ala Ijipt.+ Ha agaghị ere onwe ha otú e si ere ohu. Abụ Ọma 36:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Okwu ọnụ ya bụ ihe ọjọọ na aghụghọ;+O nwekwaghị nghọta ime ihe ọma.+