Ọpụpụ 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ọ bụrụ na ị zụta ohu bụ́ onye Hibru,+ ọ ga-abụ ohu ruo afọ isii, ma n’afọ nke asaa, ọ ga-alawa dị ka onye nweere onwe ya n’akwụghị ụgwọ ọ bụla.+ Levitikọs 25:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ọ ga-ahapụkwa gị, ya na ụmụ ya, laghachikwuru ezinụlọ ya, ọ ga-alaghachikwa n’ihe nketa nna nna ya hà.+
2 “Ọ bụrụ na ị zụta ohu bụ́ onye Hibru,+ ọ ga-abụ ohu ruo afọ isii, ma n’afọ nke asaa, ọ ga-alawa dị ka onye nweere onwe ya n’akwụghị ụgwọ ọ bụla.+
41 Ọ ga-ahapụkwa gị, ya na ụmụ ya, laghachikwuru ezinụlọ ya, ọ ga-alaghachikwa n’ihe nketa nna nna ya hà.+