Jeremaya 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha wee gakwuru eze n’ogige ya,+ ma ha debere akwụkwọ mpịakọta ahụ n’ụlọ iri ihe+ Elishama+ bụ́ odeakwụkwọ; ha wee malite ikwu ihe ahụ niile ná ntị eze.
20 Ha wee gakwuru eze n’ogige ya,+ ma ha debere akwụkwọ mpịakọta ahụ n’ụlọ iri ihe+ Elishama+ bụ́ odeakwụkwọ; ha wee malite ikwu ihe ahụ niile ná ntị eze.