Jeremaya 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Eze Jehoyakim zigara ndị mmadụ Ijipt, o zigara Elnetan nwa Akbọ+ na ndị ọzọ Ijipt. Jeremaya 36:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Elnetan+ na Deleya+ na Gemaraya+ rịọrọ eze ka ọ ghara ịgba akwụkwọ mpịakọta ahụ ọkụ, ma o geghị ha ntị.+
25 Elnetan+ na Deleya+ na Gemaraya+ rịọrọ eze ka ọ ghara ịgba akwụkwọ mpịakọta ahụ ọkụ, ma o geghị ha ntị.+