2 Ndị Eze 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehoyakin+ gbara afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara ọnwa atọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Nehọshta ada Elnetan onye Jeruselem. Jeremaya 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Eze Jehoyakim zigara ndị mmadụ Ijipt, o zigara Elnetan nwa Akbọ+ na ndị ọzọ Ijipt.
8 Jehoyakin+ gbara afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara ọnwa atọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Nehọshta ada Elnetan onye Jeruselem.